Onye Lyrics – Mercy Chinwo
Verse 1:
Oke mmuo, ogbarankiti
Okwu juru nonu ya
Ogbajiri Igwe kpoya nku
Onye nwere factory ebe anakpu nwa
(Mmuo ka mmuo)
Odighi onye dikagi
Echete obi esike
Anyi na etogi, anyi nasigi Imela
Odighi onye dikagi
Verse 1 – Translation
The Great Spirit
You have the Final say
The all Powerful
The Creator of Life
There is no one like you
Our Confidence
We Adore you,
You have done Well
Chorus:
Onye eh, Onye eh, Onye eh,
Onyedika Gi
Onye eh, Onye eh, Onye eh,
Onyedika Gi
Chorus – Translation
Who, who, who
Who is like unto Thee
Verse 2:
Eze ka Eze, Chika dibia
I Love the way the things you do
You always Exceed my Expectations
Odighi onye, Onye, Onye
Onye, Onye, Onye,
Onye, Onye, Onye dikagi
Dikagi Chidi ebube,
Amama amasi,
Odighi onye dikagi
Chorus:
Onye eh, Onye eh, Onye eh,
Onyedika Gi
Onye eh, Onye eh, Onye eh,
Onyedika Gi
Onye eh, Onye eh, Onye eh,
Onyedika Gi
Bridge:
Echeta Obiesike
Otu onye anasi unuabiala
(Onye eh, Onyedika Gi)
Odighi onye, Onye, Onye
Onye, Onye, Onye,
Onye, Onye, Onye dikagi
Dikagi Chidi ebube,
Amama amasi
Bridge – Translation
Our Confidence
The Three in One God
There is no one, no One
No One like you
The Glorious God, Unsearchable
Outro:
Mmuo ka mmuo,
Mmuo ka mmuo
(Onye eh, Onyedika Gi)
Song by Mercy Chinwo
Report Story